Skip to main content

Usoro Obibi Ndu Óhuru Umu Africa.

Usoro Obibi Ndu Óhuru Umu Africa. Ókwa di oke nkpa. Abali abuó na Ónwa abuó (2nd February), Puku abuó na iri abuó (2020). Usoro a ga esi gbochie ógba-aghara na Wuhan: Dika Loum siri gwa ndi Nta-akukó Dika Peter Naylund Kust siri tulegasia ya Usoro Obibi Ndu Óhuru Umu Africa kparitara nkata na Mazi Hans Loum nke ngalaba akpóró Universal Care for Africa, ozugbo Njé a kpóró Coronavirus malitere na obodo Wuhan. "Anyi nwere ike ikwusi nkesa Njé a batara Wuhan na ala isi ojii (Africa) site na ijisi ike na akwócha aka anyi oge nile, oge óbula anyi zere uzere, anyi kwesiri i na ekpuchite imi anyi, anyi a hukwa na anyi enweghi mmeko anyi na onye bu Njé a. Na i be ya nkenke, anyi ga na adi ócha kwa ubóchi. Oge óbula i kwara ukwara ma ó bu ze uzere, sachaa aka gi ófuma tupu isie nri, Kwóó aka gi miri ófuma. O nwere ka ahu si eme gi, gbaga na ulór ahu ike digi nso ka i chóó enyemuaka".

Oge a gbara ya ajuju, ma aga ebutenwu Coronavirus site na mmeko mmadu na anumanu, Mazi Loum a si "Nkea bu a di ngbajó. A ka na eme nnyocha ka a mara ma óbu site na úsú ka ó bu site na agwó ka Njé a si bia. Ótutu ndi nnyocha na ekwu na Njé a ga esiriri na úsú bia. Otu ódi, onwebee onye mara ebe osiri bia. Ózókwa, umu ariri iri ihe mmadu na eri, bukwa ebe ózó a na ele anya ebe amara na ha nwekwara ike i bu Njé. Anyi ga eke nkwucha ihu na anyi gbochiri Njé óbula i dakwasi anyi".

Oge a juru ya ma Igurube nke na emekpa mba ndi East Africa ahu, ma ó na ekesakwuo Njé, o nwere okwu ndia i kwu "Igurube di ka Ukpana, ha abuó yikwara onwe ha. Kama, udi ndu Igurube na ebi, di nnó iche. Ó na a nóró nnóó onwe ya. Udiri ndu ó na ebi dika nke Ukpana, ma na o nwere udiri ajó ndu Igurube na ebi. Onwere ike i tapia akwukwó ndu óbula ó huru.

Igurube na ewetara mmadu oke i ta ahuhu site i mebi ihe akuku ubi mmadu - Oke aguu na ihe isi ike.

Ó na eme ebe nile na uwa, ma na ó dika ókazi njo na obodo Africa ebe a na akóputa erimeri.
Onye Nta-Akukó mba America bu Peter Naylund Kust kwuputakwara:

"O nwebeghi akebe na egosi na Igurube na ekesa Njé. Nke ka nke bu na Njé a bu Coronavirus ga efesa Africa na atufughi oge site na mposi". Mazi Kust kwuputara na Njé na ekesakari mpaghara di iche iche na mba Africa site na mposi. I nwekwara ike isi na usoro ozia hu ka o siri tapia ya. Mazi Kust kówaputakwara na i na i dobe ebe a na aga mposi bu latrine ócha ga enyekwa aka belata nkesa Njé a. "I dobe ebe a na aga mposi ócha bu etu Dókinta Walter Reed siri kwusi mwakpu ória iba wakpuru ndi agha mba America na Cuba ma Panama".

Comments

Popular posts from this blog

Coronavirus Yet To Invade Africa, But Is Already Having Impact

As of this writing, there are 315 cases of Wuhan Coronavirus reported outside of China. By what can only be described as a miracle, none of those cases are in Africa.
Yet Africa is not immune to the consequences of the disease. As is true of any disease, there are and will be significant economic fallout both from the disease itself and from the quarantine and containment procedures instituted inside China and internationally. For Africa, much of that fallout will be felt almost immediately.

First of many

This is the new official web handle for the New African Living Standard. The New African Living Standard is a passion news project created out of the efforts of the FirmRock Children's Helper media department to bring Africa news by Africans and for Africans.

Over the course of the next few months, we intend to build this project to also include United States correspondence. The FirmRock Press Team is based in the United States and so this is a logical development.

For more information on the original New African Living Standard as it appears via LinkedIn go to this page.

If you would like to learn more about FirmRock Children's Helper Kenya visit www.firmrockhelper.org

You can write to our editor, Rachel Brooks, at pressfirmrockrkbrooks@gmail.com.
WhatsApp tip line is open at +16155713496. We can also connect with you via Signal to protect your privacy.

Please stay tuned for journalism standards training and a manual of safety.

Thank you for your support of our journalism.